Mummy Miracle Onyibor – O MEWO YA (Mp3 Download, Lyrics)

Download O MEWO YA Mp3 by Mummy Miracle Onyibor

Download Mp3

My Money

O MEWO YA Lyrics by Mummy Miracle Onyibor

Bianu lee O mewo ya
Ihe oma
Bianu lee O mewo ya
Ihe mmadu na-apughi I mere m.
Hay!
Ayele! Yele! Yele! Yele! Yele! Yele! Yele! Yele!
Eyoo! yo! yo! yo! yoo!

Onye Kam bu na
O na-echerem ihe oma?
Onye kam bu na
O na-eburu m agha zoro-ezo?
Onye Kam bu na Chukwu na-echeta m?
Abu m Onye eee?
Hay!

Ihe mmadu na-apughi I mere m
Ihe mmadu na-apughi I mere m
Oria mmadu na-apughi I gwo m-e
Ihe mmadu na-apughi I mere m
Ekpere mmadu na-apughi I za nu m-o
Ihe mmadu na-apughi I mere m
Amara mmadu na-apughi I mere m n’uwa a
Ihe mmadu na-apughi I mere m
Ihe mmadu na-apughi I mere m, ka O mere m
Ihe mmadu na-apughi I mere m
Ka Chineke mechara m, tinye Jara
Ihe mmadu na-apughi I mere m
Ka Eze el’igwe meechaara m, mere m ufo
Ihe mmadu na-apughi I mere m
Onye Eze daalu ooo
Ihe mmadu na-apughi I mere m

  MOGmusic – Mala (Mp3 Download, Lyrics)

O na-ano na mbido wee mara ihe na-eme na ngwucha
Naani ya na-aza mgbe akporo Ya O bia
O nye ndu eche ndu
I di egwu o
Onye ndu, O gbo mkpa
I di egwu o
I dighi araru-ura chaa-chaa
Ma O tua oru-ura
Anya m ahuwo ebube Gi
Nti m anuwo ihe I na-eme
Na-eziokwu, I zuru karia
O me n’uko
I loro ihe biara ilom
I buru agha zoro-ezo Hei!
I kpeghasia ikpe niile ekpere m na nzuzo
O kwa Gi na-emere m
Ihe na-agbagwoju m anya
O kwa Gi na-edu m ije na mgbe mkpa
You have made my life a testimony
Mgbe olile anya gwuchara kpam-kpam
Ka I mere
Ihe I ji wee buru Chi-e
Daalu oooo , hay!

Ihe mmadu na-apughi I mere m
Ihe mmadu na-apughi I mere m
Ikwu na-ibe m apughi I mere m ya
Ihe mmadu na-apughi I mere m
I ma na nwannem apughi I mere m ya
Ihe mmadu na-apughi I mere m
Ndi enyim ka O gbara ghari
Ihe mmadu na-apughi I mere m
Ew!
Ka Chineke mechara m tinye Jara
Ihe mmadu na-apughi I mere m
Ka Eze el’igwe meechaara mere m karia
Ihe mmadu na-apughi I mere m
O mee mma daalu oo
Ihe mmadu na-apughi I mere m
E-ze ebube nara ekele
Ihe mmadu na-apughi I mere m.

Leave a Comment