Mummy Miracle Onyibor – ONYE EZE (Mp3 Download, Lyrics)

Download ONYE EZE Mp3 by Mummy Miracle Onyibor

Download Mp3

My Money

ONYE EZE Lyrics by Mummy Miracle Onyibor

Hmmm!
Okpara Chineke kaa O!
Onye Eze
Kam bulie Gi elu, Chukwu na oruru Gi
Onye Eze
Ibobo gara niili turu Ugo laa
Onye Eze
Kam bulie Gi elu Chukwu na oruru Gi
Onye Eze
Onu-uzo nke ndu isi ala- mu-o
Onye Eze
Kam bulie Gi elu Chukwu na oruru Gi
Onye Eze
I bu Onye okike, I bu Onye onyinye
Onye Eze
Kam bulie Gi elu na O kwesiri Gi
Onye Eze
Onye uba na-ebere, esekpuorom Gi
Onye Eze
Kam bulie Gi elu Chukwu oruru Gi
Onye Eze
Unsearchable in wisdom
Unquestionable in power
Onye Eze
Kam bulie Gi elu Chukwu na oruru Gi
Onye Eze
Your rulership has no end
Onye Eze
Ude asuru na mba, o rue na mba
Onye Eze
Isi ala mu-o, Jehovah m
Onye Eze
Kam bulie Gi elu Chukwu na oruru Gi
Onye Eze.

  Ada Ehi - Open Doors

Aru mu buru so onu
Ozughi inye Gi ekele ruru Gi
Ihe niile m nwere n’uwa
Ha niile buru so onu
Ozughi inye Gi otuto ruru Gi Jehovah m
Ndi mmo-ozi ndi no n’igwe
Ndi ana-apughi iguta onu
Ndi okenye iri abuo na-ano naatupuru Gi okpu n’ala
Ha niile n’akpo isi enye Eze ebube m
I biara ka mmadu n’elu-uwa
Egbuo Gi ka-aturu
Mana I na-achi wee rue ebighi-ebi
Eze mu-o ah!
Eze mu-o

Onye Eze
Kam bulie Gi elu Chukwu na oruru Gi
Onye Eze
Igwe gidigbam, gidigbam
Onye Eze
Kam bulie Gi elu Chukwu na oruru Gi
Onye Eze
Otuto niile, mbuli elu ya gakwaara Gi
Onye Eze
Kam bulie Gi elu na O kwesiri Gi
Onye Eze
Ebube dike olu m ekele kwa kwa
Onye Eze
Kam bulie Gi elu Chukwu na oruru Gi
Onye Eze

Instrumental

Asi kam choba-achoba
Ahughim ihe I ji meejo m
N’elu-uwa mu-o Chineke m, Onye olu ebube a
Asi kam guba onu
Eziokwu, eziokwu ahughim number nke I Ji meejo m.
Ihe m huru Kam n’ekwukwanu, umu Ibe lee
Ebere Chineke m,
Eziokwu, eziokwu ee okariri merit lee! e!
Amara Gi na-ebe m no lee! Jehovah m
Onu apughi ikocha ya
Amara Gi na-arum akarialanu favour
Ngozi na-isi m
Qualification mu erughi ya
Chukwu mu-e di uba na-ebere
Esekpuorom Gi, Onye ebube, daalu ooo
Eze lee!

  Sinach - Never Late

Oruru Gi
Onye Eze
Ekele niile, mbuli elu niile na-oruru Gi
Onye Eze
Ojija mma niile, nsopuru m na-oruru Gi
Onye Eze
Isi ala mee, obu naani Gi nwe ya,
Wee rue ebighi-ebi n’ime ndu mu oo!
I bu Onye Eze
Kam bulie Gi elu Chukwu na oruru Gi
Kam bulie Gi elu Chukwu na O kwesiri Gi Eze
Kam bulie Gi elu Chukwu na oruru Gi o
Onye Eze.

Instrumental

Oluwa mi joba
Ka bi esi
Alagbara ogo
Esie go, esie pupo
Ubangidi, me shetun, godiya oo!
Abasi sosono mm!
Abasi amanam
Yak no fi itoro
Omodot Ubong
Yak no fi Ekom
Ani ewe te nte Jehovah
Ami monyom, nkwe

Covenant keeping God
Great I am that I am
Ama-ama-ama, ama-ama amasi-amasi
Ochiri Eze lee!
Ma chikwaa anwu-anwu
Eze Ifeanyi aka
Dede onwuegbu
Ada-ada, aka-nka I wu Eze le!
Onye Eze
Isi ala mu-e
eeeeee! Mm!
Onye Eze
Onye Eze
Onye Eze

Ekele m niile, otuto m niile n’oruru Gi
Onye Eze
Kam bulie Gi elu Chukwu na oruru Gi
Onye Eze
Igwe gidigbam, gidigbam, gidigbam, gidigbam
Onye Eze
Kam bulie Gi elu na-okwesiri Gi
Onye Eze
Anam ebuli Gi elu, anam akpo isi ala nye Gi nu
Onye Eze
Anam enye Gi otuto na oruru Gi Eze
Onye Eze
Ebighi-ebi, ebighi-ebi Chukwu nara ekele
Onye Eze
Daalu, Daalu ee!
Onye Eze
Above every power, I lift your name higher (Onye Eze)
Above every sorrow, I lift your name higher (Onye Eze)
Above every principality I lift your name (Onye Eze)
Above every power I lift your name
Higher, higher (Onye Eze)
You deserve my praise forever Lord (Onye Eze)
Mmm! (Onye Eze)

Leave a Comment