Mummy Miracle Onyibor – O MERIWO (Mp3 Download, Lyrics)

Download O MERIWO Mp3 by Mummy Miracle Onyibor

Download Mp3

My Money

O MERIWO Lyrics by Mummy Miracle Onyibor

Okpara Chineke ebiligo
O meriwo
Eze ebube e win go
Tie mkpu onu
Onye kere uwa ebiligo
O meriwo
Eze ebube e win go
Tie mkpu onu
Odum ebo Judah ebiligo
O meriwo
Eze ebube e win go
Tie mkpu onu
Awata ebe na-akpu e win go
O meriwo
Eze ebube e win go
Tie mkpu onu.
N’ime Chineke o dighi echi o
O meriwo
I jua Pheroah na O ga-akowa
Tie mkpu onu
O lua wonder, O lua surprise
O meriwo
Agbanwe-agbanwe adighi ada lee
Tie mkpu onu
Okpara Chineke ebiligo
O meriwo
Eze ebube adighi anwu o
Tie mkpu onu
Dike na dimkpa ebiligo
O meriwo
Anuru-anuru ndu e win go
Tie mkpu onu

Instrumental

O meriwo, laa n’igwe
N’ike na-ebube
O biliwo, n’ike na-ebube
O gara niili turu Ugo laa
Akwa mgbochi etiwasiala
Ndi agha chere na O ga-ato niili
But anointing breaks the yoke
O kwa amara ka O ji akpaghari
Amara ka O ji edu umu ya
Ebere ka O ji echekwa
ekwensu kpaa nkata O tosasia
Ndi Philistia nuru olu Ya gbalaga n’oso
Mgbidi Jericho nu aha Ya daa piata-piata
O meriwo, O meriwo nu o
Eze ndi eze ewinigo
Tie mkpu onu
Tie mkpu onu
Tie mkpu onu
Onye kere uwa e win go
Tie mkpu onu

  Sola Allyson - Imole

Okpara Chineke ebiligo
O meriwo
Eze ebighi-ebi e win go
Tie mkpu onu
Uzo chiri-echi na-emeghe
O meriwo
Akara-aka Gi ga-achawa o
Tie mkpu onu
O bench go amughi nwa
O meriwo
Ubiamu onu ntu ka O churu oso
Tie mkpu onu
O delete go nrianria
O meriwo
O kwuwo na O ga-adiri gi mma
Tie mkpu onu
Agbasia mbo oburu na-efu
O meriwo
Odum ebo Judah e win go
Tie mkpu onu

Instrumental

Unto us a child is born
And a son is given
Government shall be on His shoulders
And He shall be called wonderful
Counselor, mighty God
Everlasting father
Prince of peace
Ndi okacha mara kwuchara ya kua kpom
That He’s a winner
Winner all the time
O bughi politician e he!
Mana O na-emeri ebighi-ebi oo!ho!
Without persuasion, He won
Without suppression, He leads
In chemistry,
O mere mmiri o ghoro mmanya
Na biology, amuru Ya na idi nso
Na physics, O lara n’igwe na-ejighi aka n’ihe
Na medicine, O gworo nrianria kpam, kpam, kpam
Na economics lee!
Azu abua na bread ise,
Ka O ji zua puku mmadu ise
O bu Onye olu ebube, dike n’agha
Na history, O bu mmalite na ogugu
Na government wonderful, Prince of peace.
Ochichi Ya enweghi ngwucha ma ncha
Maka eziokwu ka O ji achi
O toro nto ala ya n’ezi omume
Si na- ebighi-ebi rue na ebighi-ebi ka O na-adigide nu o
O dighi anwu-anwu eee
O dighi Atalata
O dighi ada mba ma-oli
Okpara Chineke e win go
Tie mkpu onu

  Mercy Chinwo - Rest Ft. Olaitan Odoko

Eze ndi eze e win go
Omeriwo
Dike na dimkpa e win go
Tie mkpu onu
Obubu onu ka O buru la
O meriwo
Onye kere uwa e win go
Tie mkpu onu
O meriri onwu, merie ili laa n’igwe
O meriwo
Odum ebo Judah e win go
Tie mkpu onu

Leave a Comment