Mummy Miracle Onyibor – N’IRU N’IRU (Mp3 Download, Lyrics)

Download N’IRU N’IRU Mp3 by Mummy Miracle Onyibor

Download Mp3

My Money

N’IRU N’IRU Lyrics by Mummy Miracle Onyibor

Imana-aka Chukwu di anyi n’aru
Ni’ru n’iru ka-anyi ga-aga nwee mmeri
N’iru-n’iru ka-anyi ga-aga nwee mmeri
Aka Eze eligwe di anyi n’aru
Niru n’iru ka-anyi ga-aga nwee mmeri
Aka Chukwu di anyi n’aru o
N’iru-n’iru ka-anyi ga-aga nwee mmeri
Amara Chukwu juru anyi ee
N’iru-n’iru ka-anyi ga-aga nwee mmeri
Ngozi Chukwu juru anyi aru ee!
N’iru-n’iru ka-anyi ga-aga nwee mmeri
Otite mmanu bara uba
N’iru-n’iru ka-anyi ga-aga nwee mmeri
Otite mmanu bara uba
N’iru-n’iru ka-anyi ga-aga nwee mmeri
I sokwa na-eje ee?
N’iru-n’iru ka-anyi ga-aga nwee mmeri
Onye alakwala-azu ma-oli
N’iru-n’iru ka-anyi ga-aga nwee mmeri
N’iru-n’iru ka-anyi ga-aga nwee
N’iru-n’iru ka-anyi ga-aga nwee mmeri
N’iru-n’iru ka-anyi ga-aga nwee mmeri
K’anyi gaba nu
N’iru-n’iru ka-anyi ga-aga nwee mmeri
N’iru-n’iru ka-anyi ga-aga nwee mmeri
N’iru-n’iru ka-anyi ga-aga nwee mmeri
Okwa n’iru-n’iru ka-anyi ga-aga nwee
N’iru-n’iru ka-anyi ga-aga nwee mmeri

  Benita Okojie - Vae (Mp3 Download, Lyrics)

Instrumental

I ga n’iru bu ndu, obughi onwu

Oso eligwe bu oso ndu
Elela-anya na-azu
I choba inweta amara na-aka Chukwu
Enwela obi abuo nwannem o
I choba inweta amara n’iru Chukwu
Enwela obi abuo nwannem o
Forward ever, backward never
Let the weak say I am strong
I am strong
Let the poor say I am rich
I am rich
Umu mmadu ee!
Uru ka na Chukwu
Umu ala-eze
Uru ka na Chukwu
Agha Jehovah, agha Jehovah bukwa agha mmeri
Ugwo di echere onye g’enwe mmeri
Gaba n’iru ka-anyi ga-aga nwee mmeri
O kwa n’iru-n’iru ka-anyi ga-aga nwee mmeri
O bu n’iru-n’iru ka-anyi ga-aga nwee mmeri aa!

Ebe I na-azu ahia nwannem alala-azu e
Na I gba mbo Gi niile
Kwenyere Chukwu
Oge I na-aga niru
I g’enwe mmeri
Asi na I nweghi taa-ta
Echi na I genweta
Onye dara-ada ga-ekuli
Onye no na-oria g’enwere onwe ya
Onye n’enweghi ego g’enwe ego
Onye na-amughi nwa g’enwe nwa
Maka na Chukwu adighi onye O na-agho ngozi Ya chaa-cha
N’iru-n’iru, n’iru-n’iru, n’iru-n’iru, n’iru-n’iru, n’iru-n’iru, n’iru-n’iru
n’iru
N’iru-n’iru ka-anyi ga-aga nwee mmeri

  Jeremy Camp - Til The End (Mp3 Download, Lyrics)

Tukwasi Chukwu obi na O ga-adi mma
Kwenyere Chineke na-echi ga-aka mma karia
O kwere nkwa na O ga-anonyere anyi wee rue ogugu
O kwere nkwa na O ga-ehicha Gi anya mmiri
Gaba n’iru tukwasi Ya obi na oga-adi mma
Gaba n’iru tukwasi Ya obi na O ga-emere Gi ihe oma
Gaba n’iru tukwasi Ya obi na O g’aghi agharipu
Abraham soro Ya, na O mere ya mma lee!
Jabez kwenyere O mee ya ogaranya
Joseph soro ya, O na-aputa ya
EZE ndi eze adighi agho ihe oma
Onye nwe uwa adighi ajo-njo chaa-chaa
Gaba n’iru na-ezi omume
Ike agwula Gi na I me ihe oma
Gaba n’iru na ikpe-ekpere
Na O dighi agharipu- oo
N’iru-n’iru n’iru-n’iru ka-anyi ga-aga nwee mmeri
K’ayi gaba nu n’iru
N’iru-n’iru ka-anyi ga-aga nwee mmeri
Adala mba lee!
N’iru-n’iru n’iru-n’iru ka-anyi ga-aga nwee mmeri
Alakwala-azu
N’iru-n’iru n’iru-n’iru ka-anyi ga-aga nwee mmeri
K’anyi gaba nu n’iru
N’iru-n’iru ka-anyi ga-aga nwee mmeri
K’ayi gaba nu n’iru
N’iru-n’iru ka-anyi ga-aga nwee mmeri
N’iru-n’iru ka-anyi ga-aga nwee mmeri
N’iru-n’iru ka-anyi ga-aga nwee mmeri
N’iru-n’iru ka-anyi ga-aga nwee mmeri
N’iru-n’iru ka-anyi ga-aga nwee mmeri
K’ayi gaba, k’ayi gaba, k’ayi gaba
N’iru-n’iru ka-anyi ga-aga nwee mmeri.

Leave a Comment