Mummy Miracle Onyibor – IDE JI UWA NIILE (Mp3 Download, Lyrics)

Download IDE JI UWA NIILE Mp3 by Mummy Miracle Onyibor

Download Mp3

My Money

IDE JI UWA NIILE Lyrics by Mummy Miracle Onyibor

Obu gini ka-aga-etu Ya?
Ideeee

Chant:

Gwanum ihe aga-etu Ya
Ide ooo
Odogu
Gini ka-aga-etu Ya
Idee, idee,
Ide Ji uwa niile

*Okwa I ma na Chukwu anyi bu ide?
Ide ji uwa niile (Repeat through)
*Asim na Chi nwe-anyi bu ide (Response)
*Umu Ibe na Chukwu bu ide na mmeri (Response)
Oha na-eze na Chukwu anyi bu ide n’ime amara (Response)
*Umu-uwa na Chukwu anyi bu ide na-ebere
(Response)
*Umu ala-eze Chukwu anyi bu ide na nleta
(Respond)
*O doro gi anya na Chukwu anyi bu ide kpam-kpam
(Response)
*Ide n’ihe niile ka O bu na-elu-uwa
(Response)
*Ide n’ihe niile ka O bu na-elu-uwa
(Response)
*Ide na-inye ndu na-uba ka O bu I nula
(Response)
*Ide na-inye amara karia ka O bu
(Response)
*Ide na-ihunaya, Chim I bunu ide
(Response)
*O-oo! Chukwu anyi bu ide oo
(Response)
*Ide na ngozi, O bukwa ide na mbuli, ah!
(Response)
*Ide na mbuli, I ma na O bukwa ide na mbuli e?
*Ikwere-ekwe na Chukwu anyi bu ide?
Ide ji uwa niile

  Mercy Chinwo - Oke Mmiri (Mp3 Download, Lyrics)

Chant

Chukwu anyi bu ide n’ihe niile oo
O bu ide na- ime amara n’uba
O bu ide na inye amara na-uba
O nye gi ndu n’elu-uwa, O chekwaa ndu O nyere gi.
I ma na O nye gi aku na-uba,
O nye kwa gi amara.
O buru na O nye gi ngozi O dighi ana Ya ee
Ngozi Chinekem odighi eweta ihe mgbu chaa-chaa
Amara Chineke odighi eweta ihere chaa-chaa
Chukwu anyi bu ide karisia
I ma na Chukwu anyi bu ide na nchekwa?
I ma na Chukwu anyi bu ide na nleta?
Onyinye amara Ya,
O na-eweta mbuli elu
Na-eweta onu n’udo n’uwa
Umu-uwa Chukwu anyi bu ide mm
Umu-uwa Chukwu anyi bu ide na-ebube
Ide ka O bu n’ihe niile
Ide ka O bu na-aku n’uba
Ide ka O bu na-inye ndu
Ide ka O bu na-inye nwa
Ideeee
Idee, ide ji uwa niile

Chant

Idee, ide ji uwa niile
Idee, ide ji uwa niile
Idee ide ji uwa niile
Idee, ide ji uwa niile

Leave a Comment