Mummy Miracle Onyibor – NURIBA (Mp3 Download, Lyrics)

Download NURIBA Mp3 by Mummy Miracle Onyibor

Download Mp3

My Money

NURIBA Lyrics by Mummy Miracle Onyibor

Ewezuga Chineke,
O bu Onye ee?
Ewezuga Chineke,
O bu Onye ee?
O bughi Chineke,
O bu Onye ee?
Ga-emere m ihe m na-ario.

Halleluuuuyah!

Obim nuria,
Ebe Chineke ka na-adi ndu
Mkpuru obi m nuriba
Na Chineke anwughi-anwu o
Obim nuria
Ebe Chineke ka na-adi ndu
Obi m nuria
Na Chineke anwughi-anwu
Obim nuria
Ebe Chineke ka na-adi ndu
Mkpuru Obi nuriba
Na Chineke anwughi-anwu

Asim obi mu nuriba o
Na Chineke anwughi-anwu
Mkpuru obi mu nuriba ee
Na Chineke anwughi-anwu
Obi mu golibekwa
Na Chineke anwughi-anwu
Umu Chineke k’ayi yoliba
Na Chineke anwughi-anwu
Umu ala-eze bia golibe
Na Chineke anwughi-anwu
Amuru gi ozo bianu k’ayi yoliba
Na Chineke anwughi-anwu
Umu Chukwu nuriba
Na Chineke anwughi-anwu oo
Umu ala-eze nuriba
Na Chineke anwughi-anwu
Chi anyi na-ekpere bu dike na-agha
Onye anyi na-ekpere bukwa Odogwu
Umu Chukwu golibekwa
Na Chineke anwughi-anwu oo

  Frank Edwards - Mondio

Instrumental

Ewezuga Ya n’elu-uwa
Gini Kam ga-eme nu?
Ewezuga Chukwu n’elu-uwa
Gini kam ga-eme?
Ewezuga Ya na mmiri erughi-eru kari Ima m
Ewezuga Chineke na anyammiri ga-ato m na-anya, mm!

Ewezuga Chineke na ndi-iro ga-ekpo mu ka-ahihia ah!
Ewezuga Chineke, oo!
Ewezuga Chineke, mmm!
Ariri ga-ato mu n’obi n’elu-uwa -ee!

Ewezuga Chineke n’elu-uwa,
Umu-uwa kari ichi m ochi n’elu-uwa mu-o o!
Elu-uwa kari igbam mkpe
Aka Kari ife m azu
I makwa na-ata kari igbam o
I makwa na-ariri ga-ato mu n’obi
Ma na ebe O na-adi ndu n’elu-uwa lee e!
Aga m enwe onu gaba n’iru
Aga m ayoliba
Yoliba
Aga m egolibe
Golibe
Aga m enye ya ekele na O ruru Ya
Aga m enye Ya otuto na O ruru Ya
Aga m aja Ya mma nye Ya ekele ruru Ya
Oke mmuo ka mmuo
Chineke usuu nke ndi -agha,
O zowara O laa
Ebulite uzu atuwa
Aka n’ebu aja ka-ana-etu Gi nu
O diwara gboo, gboo, gboo, gboo, gboo
Onyi ji Gi jikwa ihe di mma
Onye nwere Gi na O nwere ihe di mma
Onye no n’ime Gi dika ugwu Zion
Oguguam obi eee
Odogwu, Odogwu, Odogwu , Odogwu
Daalu ee!
Onye Eze

  MOSES AKOH - Love Letter (Mp3 Download, Lyrics)

Umu Chukwu golibe
Na Chineke anwughi-anwu
Umu ala-eze yolibanu
Na Chineke anwughi-anwu
Umu Chineke k’ayi golibe
Na Chineke anwughi-anwu
Ndi amuru ozo biakwa nu k’ayi yoliba
Na Chineke anwughi-anwu
Pentecostal niile nuribanu
Na Chineke anwughi-anwu
Catholic members niile golibe
Na Chineke anwughi-anwu
Ndi Anglican biakwa nu k’ayi yoliba
Na Chineke anwughi-anwu
Ndi Abundantlife bia golibe
Na Chineke anwughi-anwu
Joseph Eze na-Umuoji bia golibe
Na Chineke anwughi-anwu
Samuel Okosa bia golibe
Na Chineke anwughi-anwu
Rev. Dr. Onyibor dim bia golibenu
Na Chineke anwughi-anwu
Umu Chineke biko golibe nu
Na Chineke anwughi-anwu oo

Leave a Comment