Mummy Miracle Onyibor – ONYE OMA (Mp3 Download, Lyrics)

Download ONYE OMA Mp3 by Mummy Miracle Onyibor

Download Mp3

My Money

ONYE OMA Lyrics by Mummy Miracle Onyibor

Biko kpoonu Ya
Onye oma, onye oma, onye oma
Oh! K’ayi kpoonu Ya
Onye oma, onye oma, onye oma
Bianu kpoonu Ya
Onye oma, onye oma, onye oma
Ka-anyi tuonu Ya
Onye oma, onye oma, onye oma

Ijee!
O buru na I nwere onu I ji ekwu okwu tuorom Chineke m aha

Onyiri obubu ee
Ntu mmiri na-atuju osimiri
O di nfe ekwe mbuli
Isi ato na mba
Ugwu nyiri onye oso
Dike na-agha eee

Biko kpoonu Ya
Onye oma, onye oma, onye oma (Repeat through)
*Onye di ndu kpoonu Ya (Response)
*Onye O gworo oria kpoonu Ya (Response)
*Onye O nyere nwa tuonu Ya (Response)
*Onye gi ego biko kpoba Ya (Response)
*O bu na O duo gi ije lota kpoorom Ya (Response)
*Chukwu anyi bu O me mma mgbe niile (Response)
*Chukwu anyi bu O me ihe uku ka O bu (Response)
Onye oma, onye oma, onye oma, onye oma, onye oma, onye oma, onye oma, onye oma, onye oma aa (Response)
Ijee!

  David Dam - Ebenezer (Mp3 Download & Lyrics)

O di uko na mba ee
Igwe ka-ala ka ana-etu Gi nu
O bata ulo ajuru
Echeta obi esie Ike
Onye si na Chukwu abughi Onye oma
I mara na ya na-ekwensu bu neighbor na isi-asi
O bu na obughi eziokwu?
Kam jua nu?
Onye mere ka I di ndu n’elu-uwa ee
Onye ji obara akpu nwa na-afo ee! aa!
Onye na-enye gi ndu na-echebe ndu O nyere gi
Onye guzobere elu-uwa n’elu oke osimiri
Ntutu isi anyi ka O guru onu nwannem
O na-elekotanu onye uku na onye nta
Ogaranya na ogbenye ka O na-edu ije, ala
Mmiri ozuzo ka O na-eme ka O zo-o
Wee nye onye ojoo na onye oma
Count your blessings and name them one by one
Actually, obviously, definitely
It will surely surprise you what the Lord has done,done, done

Hay!
Tuorom Chineke m Onye oma
Onye oma
If you don’t see any reason to praise Him
Praise Him because of Miracle Onyibor
I have many, many reasons to give Him thanks
I have many, many reasons to appreciate Him
I have many, many reasons to give Him glory
He’s the Lion of the tribe of Judah
Oya nu k’ayi jebenu
Hay!

  Monica Eze - Holy

Biko kpoonu Ya
Onye oma, onye oma, onye oma (Repeat through)

*K’ayi tuonu Ya (Response)
*Onye di ndu tuorom Ya (Response)
*Onye O gworo oria biko tuorom Ya (Response)
*Onye O duru ije biko tuorom Ya (Response)
*O bu na I no na-ebe I na-amu nwa tuorom Ya (Response)
*I no na-elu akwa oria tuo Ya aha ka I laba (Response)
*Onye na-eme njem biko tuorom Ya (Response)
*Maka akpoba obara Jesus ihe ukwuu na-eme (Response)
Ewoo! (Response)
Ihe ekwuru ka-ana-eme (Response)
Onye di ndu ji Chukwu ugwo ekele (Response)
Ngwa k’ayi jewe (Response)
Jewem, jewem, jewem, jewem, jewem, jewem, jewem, jewem, jewem,
Sambeyaa!

Leave a Comment