Kcee – Cultural Praise Vol. 2 ft. Okwesili Eze Group (Mp3 Download, Lyrics)

Check out this lovely song “Cultural Praise Vol. 2” by Kcee Ft. Okwesili Eze Group.

Award winning sensational Nigeria highlife and Afrobeats music singer and songwriter, Kcee unleashed a brand new track titled “Cultural Praise Vol. 2” featuring Okwesili Eze Group. And you can get it right here for your easy download!

Download Cultural Praise Vol. 2 Mp3 by Kcee ft. Okwesili Eze Group.

DOWNLOAD NOW

My Money

Cultural Praise Vol. 2 Mp3 by Kcee ft. Okwesili Eze Group.

Mgbe m ruru n’igwe, agam ahu onye nzoputa
M ga ekele ya, n’ihe omere, o siri m uzo ndu
We’gbapụta mụ na njor eeh, nma nma Jesus Onye ebere
M g’asi ya mma mma, Anyi ga-asi mma mma
E money si ya
Mma mma Jesus onye ebere
Odighi onye yiri ya
Odighi onye yiri ya
Odighi onye yiri Chineke nke elu igwe
Odighi onye aga ji we ma atu si obu ya yiri ya
Chimo
Odighi onye yiri ya
Odighi onye yiri ya
Odighi onye yiri Chineke nke elu igwe
Odighi onye aga ji wema’atu si obu ya yiri ya
Ebi ye ebi ke bu
Ebi ye bi ke bụ
Ebi ye ebi ke bu
Ebi ye ebi nara ekene
Ebi ye ebi ke bu
Ebi ye ebi ke bụ
Chukwu Ebi ye ebi ke bu
Ebi ye ebi nara ekene
Ihe anyi na eme bu ihe mmuo
Onye anyi na achuru aja bu oke mmuo
Ihe anyi na eme bu ihe mmuo
Onye anyi na achuru aja bu oke mmuo
Ihe anyi na eme bu ihe mmuo
Onye anyi na achuru aja bu oke mmuo
Ihe anyi na eme bu ihe mmuo
Onye anyi na achuru aja bu oke mmuo
Eligwe na to kwa ya
Eligwe si na Chukwu dinma
Anya anwụ na otutu
Onwa na abalị si nọ dị nma
Kpakpando
Kpankpan do nke igwe
Ha nile si na Chukwu di mma
Obara sa njo
Bianu ka anyi ye ya ekele
E- Money ka anyi ye ya otito
Odi nma
Nwanne m nwoke ọ dịrị obi mụ nma
Ọ dị mma
Nwanne m nwaanyị ọ dịrị obi mụ nma
Ọ dị mma emeee
Chineke ihe mere di mma
Ihe mere di mma
Ihe mere di mma
Ihe mere di mma
Ihe mere di mma
Ihe mere di mma
O ihe mere di mma
Anwụrụ anwụrụ ndụ
Ihe mèrè dị nma
Odogwu akataka ihe mere dị nma
Chi nke kcee ihe mere dị nma
Oooh ihe mere dị nma
You are the Lord that is Your name
You will never share Your glory with anyone
You will never share Your glory with anybody
Almighty God, that is Your name
You are the Lord that is Your name
You will never share Your glory with anyone
You will never share Your glory with anybody
Almighty God, that is Your name
Ịbụ Jehova that is ur name ọ
You will neva share your glory with any man
You will never share your glory with any body
Almighty God that is your name
You are the Lord that is Your name
You will never share Your glory with anyone
You will never share Your glory with anybody
Almighty God, that is Your name
How excellent is your Name
How wonderful is your Name
How glorious is your Name, o Lord
Chineke mụ eeeh!!!
How excellent is your Name
How wonderful is your Name
How excellent is your Name, o Lord
Ooo lord
How excellent is your Name,
How excellent is your Name
How excellent is your Name, o Lord
Chineke mụ eeh.
How excellent is your Name,
How excellent is your Name
How excellent is your Name, o Lord
Baba, Baba, Baba, baba, baba, baba
Baba ese o Baba, ese o Baba
Baba awa dupe Baba
Baba, Baba, Baba, baba, baba, baba
Baba ese o Baba, ese o Baba
Baba awa dupe Baba
Awa dupe Baba,
Baba, ese o Baba ese ọ
Baba, baba, awa dupe Baba
Tiwaram uzo sirike
Tiwaram uzo
Tiwaram uzo
Tiwaram uzo sirike
Tiwara E Money uzo sirike
Tiwaram uzo sirike
Tiwara My Mummy uzo sirike
Tiwaram uzo sirike
Tiwara umu Nigerians uzo sirike
Tiwaram uzo sirike
Tiwara umu Igbo uzo
Tiwaram uzo sirike
Tiwaram uzo sirike
Ejim obara ya eje
Ejim obara ya anya isi
Ejim obara ya eje
Ejim ọbara eme ọnụ
Eji ọbara ọbara JESUS
Ejim ọbara ya eje
Ejim obara ya eje
Ejim ọbara ya anya ịsị
Ejim obara ya eje
Kpo ya Chukwu no gaza
Kpo ya Chukwu no gaza e gị ekpere
Messiah Onye Obioma
Kpo ya Chukwu no Gaza
Ọ Gaza m eeh
Kpo ya Chukwu no gaza
Kpo ya Chukwu no gaza gị ekpere
Messiah bụ aha ya
Kpo ya Chukwu no gaza
There is something that makes me come into your presence, my
Helper
My helper eh, my helper
My helper eh, my helper
There is something that makes me come into your presence, my
Helper
My helper eh, my helper oo
My helper eh, my helper
There is something that makes me come into your presence, my
Helper
Nna lekwa
Na otutu madu amalite nime gidem
Ha na asi odigi nzọpụta m nwere na gi
Ma nimem gi nna
Kam tukwa saram obim nile
Chim ekwe kwana ka ndi uwa juom ole Chimo
Nna lekwa
Otutu madu amalite nime gidem
Ha na asi odigi nzọpụta m nwere na gi
Ma nime gi nna
Kam tukwa saram obim nile
Chim ekwe kwana ka ndi uwa juom ole Chimo
Jehovah, You are the most-high
Jehovah, You are the most-high God.
Oooo Jehovah You are the most-high God
Oooo Jehovah You are the most-high God
Ancient of days, as old as You are
As old as You are eeh
You will never fail
Almighty God as old as You are
As old as You are
Father, You will never change
You will never change
Ancient of days as old as You are
As old as You are
You will never change
Ancient of days as old as You are
As old as You are
You will never change
Aka marama ka anyi ga kuru
Chineke meh
Aka Marama
Kuwa raya aka marama
Aka Maryama eeh
Aka Marama
Aka marama
Kuwa raya aka marama
Aka marama
Eeh aka marama Aka marama
Jehovah Obuliwom elu
Higher higher
Obuli Wo gị enu
Higher higher
Chineke Obuli womelu
Higher higher
Obuli Wo gị elu
Higher higher
Jehovah obuli womelu
Higher higher
OBuli womelu
Higher higher
Jehovah idi egwu
Jehovah
Idi egwu Jehovah
Jehovah
Jehovah idi three much
Jehovah
Idi egwu Jehovah
Jehovah idi egwu
Jehovah
Idi egwu Jehovah
Jehovah idi egwu
Jehovah
Idi egwu Jehovah
Onye anyi no na obi ya siri ike
Onye anyi no na obi ya kara aka
Onye anyi no na obi ya siri ike
Onye anyi no na obi ya kara aka
Onye anyi no na obi ya siri ike
Onye anyi no na obi ya ịma na opkor a pkor
Onye anyi no na obi ya sịrị ke
Onye anyi no na obi ya siri ike
Kpowaram onye eze
Onye eze abia ro lam
Onye eze nno ọ
Onye eze abịa ro lam
Jehovah chairman nnọọ
Onye eze abia ro lam
Onye eze nno o
Onye eze abia ro lam
Odogwu akataka nnọọ
Ònye eze abia ro lam
Onye eze nno
Ònye eze abia ro lam
Jehova n’isi nno
Ònye eze abia ro lam
Onye eze nnọọ
Ònye eze abia ro lam
Onye
Onyeoma
Jesus
Onyeoma
Onye
Onyeoma
Onyeoma
Onyeọma

  Burna Boy – Solid Ft. Blxst & Kehlani (Mp3 Download, Lyrics)
Cultural Praise Vol. 2 Mp3 Download & Lyrics by Kcee Ft. Okwesili Eze Group

Leave a Comment