Zeelu Njo by Miracle Onyibor

Another wonderful song from Minister Miracle Onyibor titled “Zeelu Njo.”

Nigerian gospel music minister, Miracle Onyibor, a born singer and songwriter, self-styled, is known for her beautiful tone and unique modern lyrical sensibility. She details the importance of appreciating God’s goodness towards mankind, thanksgiving, and celebration.

Miracle started performing as a teenager and has featured in many Christian gatherings across the nation, such as crusades (including Reinhard Bonnke’s crusade in Akure), seminars, conferences, weddings, traditional marriage ceremonies, burial events, and others.

Miracle Uchechukwu Onyibor hails from Umueri, Anambra East, Anambra State. She is a graduate of the University of Nigeria, Nsukka. She is a certified teacher, an ordained minister (Pastor), and is currently the lead pastor of Abundant Life Graceful Miracle Church, Umuoji, Idemili North, Anambra State. She was married to Bishop Onyibor SamuelDavid (late) and has children.

Miracle Onyibor – Zeelu Njo MP3 Download

https://files.jesusfully.com/wp-content/uploads/music/2024/09/Miracle_Onyibor_-_Zeelu_Njo_(Jesusfuly.com).mp3

Download Zeelu Njo MP3 by Miracle Onyibor

Zeelu Njo Lyrics by Miracle Onyibor

Instrumental:

Zeelu njo o
Uwa bu alaba aghara o
Zeelu njo
Uwa bu alaba aghara o
Asi na-el’igwe adighi
Ife oma di mma
Obugodu neligwe adighkwa
Ife oma ka mma o, n’uwa

Zeelu njo o
Uwa bu alaba aghara o
Zeekwalu njo
Uwa bu alaba aghara o
Asi na-el’igwe adighi
Ife oma di mma
Obugodu neligwe adighkwa
Ife oma ka mma o, n’uwa

Chorus:
Zeelu njo o
Uwa bu alaba aghara o
*Call: Alaba aghara
Zeelu njo o
Uwa bu alaba aghara
*Call: I mana onweghi ihe I ji ala
Asi na-el’igwe adighi
Ife oma di mma
*Call: Ife oma di mma
Asi na-el’igwe adighi
Ife oma di mma
Ife oma di mma a

1) El’uwa bukwa college o
Ka onye obula muta ihe
I mebe ife mee na nso
Maka na- echi di ime
No be say I de talk
Olu niile nwere ugwo n’uwa.

Interlude

Egbukwala okuko kpu na-akwa
Na Chukwu na-aso ya nso
Emegbukwala onye I ka mma
Maka ihe di njo, di njo
Anyala isi ajo omume
O gburu nwanne ya abughi odogwu oo!

Chorus:

Interlude

2) Onye ejila uwa eme onu o
Maka onweghi onye ma echi
O chuko mmiri nyuo nsi n’uzo
O lawa O zute ijiji
Mkpakara mara ozo
Nkita asala usa wee jewe
Maka ukpala okpoko gburu n’uwa
Nti chiri ya echi oo

Interlude:

Agbata obi onye bu nwanne ya
Ma ya abuna onye amusu.
Nwanne ozu n’awu ozu aru
mana o abughi o natarachi
A bukwala mere-mere n’iru,
gwampiti n’azu
Onyim onye irom
O kwa gwampiti n’azu
Otom egbum o
Ya bu gwampiti n’azu
Ochi n’eze, Iwe di n’obi
O kwa gwampiti n’azu ee!

Chorus:

Interlude:

O kom onu uwa
I jukwara Chim ajuju?
Taa!

Interlude:

O kooom onu uwa
I jukwara Chim ajuju?
Eburu ozu onye ozi
O dika ebu ukwu nku
I don’t care di n’uwa bukwanu onye o mebeghi mbu
Umu uwa kam juanu
O bu onye ka mma n’azu ee?

Chorus:

Interlude:

O me mma n’emere onwe ya
Ndi dum tufu, dum choo
Nku akpara n’okochi
Ya ka-ananya n’udu mmiri
O ji nkata eje ugwo mmiri
Chee kwanu echiche ofuma
O ji onye n’ala
Jikwanu onwe ya
Maka mmiri do n’eju o
O dooro nwa nkita
Mana onye kpakaa ute ya
O laru n’ala nkiti n’uwa.

Chorus

Exit mobile version