Gospel SongsMusic

Were Uwa Nwayo by Miracle Onyibor

Another wonderful song from Minister Miracle Onyibor titled “Were Uwa Nwayo.”

Nigerian gospel music minister, Miracle Onyibor, a born singer and songwriter, self-styled, is known for her beautiful tone and unique modern lyrical sensibility. She details the importance of appreciating God’s goodness towards mankind, thanksgiving, and celebration.

Miracle started performing as a teenager and has featured in many Christian gatherings across the nation, such as crusades (including Reinhard Bonnke’s crusade in Akure), seminars, conferences, weddings, traditional marriage ceremonies, burial events, and others.

Miracle Uchechukwu Onyibor hails from Umueri, Anambra East, Anambra State. She is a graduate of the University of Nigeria, Nsukka. She is a certified teacher, an ordained minister (Pastor), and is currently the lead pastor of Abundant Life Graceful Miracle Church, Umuoji, Idemili North, Anambra State. She was married to Bishop Onyibor SamuelDavid (late) and has children.

Miracle Onyibor – Were Uwa Nwayo MP3 Download

Download Uwa Bu Ahia MP3 by Miracle Onyibor

Were Uwa Nwayo Lyrics by Miracle Onyibor

Instrumental:

Were uwa nwayo n’uwa abughi ebe obibi
Werenu Uwa Nwayo n’uwa abughi ebe obibi.
O Je n’ike n’ala n’ike
Oyi mu were uwa nwayo
O Je na ngwa n’ala na ngwa
Ezi enyi were uwa nwayo.

Were uwa nwayo
n’uwa abughi ebe obibi
Werenu Uwa Nwayo n’uwa abughi ebe obibi.
O Je n’ike n’ala n’ike
Nwanne were uwa nwayo
O Je na ngwa n’ala na ngwa
Ezi oyi were uwa nwayo.

Chorus:
Were uwa nwayo
n’uwa abughi ebe obibi
*Call:werenu Uwa Nwayo
Werenu Uwa Nwayo n’uwa abughi ebe obibi
Call: I naanu?
O Je n’ike n’ala n’ike
Nwannem were uwa nwayo
*Call: were uwa nwayo
O Je na ngwa n’ala na ngwa
Ezi enyi were uwa nwayo.
*Call: Achula uwa n’ike
Were uwa nwayo
n’uwa abughi ebe obibi
*Call: Onye ma echi-e?
Werenu uwa nwayo
n’uwa abughi ebe obibi
*Call: I na-anu o?
O Je n’ike n’ala n’ike
Nwannem were uwa nwayo.
*Call- werenu uwa nwayo
O Je na ngwa n’ala na ngwa
Ezi enyi were uwa nwayo

READ ALSO:  I Will Sing by Don Moen

Maka na
Osa enwe akwu
*Call- Uze enwe akwu
Uze enwe akwu
Onye buru chi ya uzo
O gbagbuo onwe ya n’oso.
*Call- Onye nwe uwa-a?
Osa enwe akwu
Uze enwe akwu
Onye buru chi ya uzo
O gbagbuo onwe ya n’oso.

Instrumental:

1) Ndi uje n’eje e
Ndi ula n’alakwanu
Ma O Je na nwayo
O Je na nwayo adighi emeru aru-o
I g’ebu uwa n’isi
Onye ekworo kam jua?
Werenu uwa nwayo
N’uwa abughi ebe obibi
Mm!
O megbu nwa ogbenye kam jua,
I g’ebu uwa n’isi?
Onye anya ufu-ee
I g’ebu uwa n’isi?
Sobenu Uwa nwayo,
N’uwa abughi ebe obibi.
Were nwayo!

Chorus:

Instrumental

2)Oso ndu k’ayi n’agba n’elu uwa-a
I na-anu o?
Ndu anyi n’adi n’elu uwa bu mkpuru akuru-aku
Onye aghoghi nke ya na ndu a,
O ghoo ya n’onwu
Werekene uwa nwayo n’uwa abughi ebe obibi.
Mmmmm!
Ana-agwa nti ma nti anughi-e
O kwa ebere isi, nti esoro ya,
Werekene uwa nwayo
N’uwa abughi ebe obibi
Gidi-gidi-gidi-gidi-gidi, otu ubochi alaa
Elu-uwa lee
Onye g’ebu uwa lanu e?
Werenu uwa nwayo
n’uwa abughi ebe obibi
I na-anu o?

Chorus:

Mmmmm!!!!
3) Ukuta-azu dike bukwa ihe omimi diri
Atuoro o mara, o mara,
ofeke efenye isi n’ohia
Aka ka-anyi gba bia n’elu uwa
Aka ka-anyi gba ala-e
Sobenu uwa nwayo
N’uwa abughi ebe obibi
Dinta gbatara udele
O g’eji ya mee gini-e
Jirinu uwa nwayo
N’uwa abughi ebe obibi.
Were uwa nwayo n’uwa abughi ebe obibi
Werenu Uwa Nwayo n’uwa abughi ebe obibi.
O Je n’ike n’ala n’ike
Oyi mu were uwa nwayo
O Je na ngwa n’ala na ngwa
Ezi enyi were uwa nwayo.

READ ALSO:  Nathaniel Bassey – The Lord Is My Light (Psalm 27)

Werenu uwa nwaaayo

Chorus.

Henry

Hey there! I'm a gospel blogger with a heart for Jesus and a love for sharing His message through my contents. Let's connect! Music for the soul.

Leave a Reply

Back to top button