Pc Lapez – Okwa Gi Ft. Flavour (Mp3 Download, Lyrics)

Download Okwa Gi Mp3 by Pc Lapez

Download Mp3

My Money

Video: Okwa Gi by Pc Lapez

Okwa Gi Lyrics by Pc Lapez

hehe, oyolima

after the rain dey come sunshine o

no matter how e dark day must break

mmiri zoro ezo ga emesianu gbachaa

ife di oku ga emesianu juo oyi

those that serve the lord shall be like mount Zion

that shall not be shaken but endureth forever

Chukwu gbaa ndi gi ogige, onye nwere gi nwere ihe nile.

Okwa gi (okwa gi si n’iga eburu anyi ibu a)

Okwa gi o (okwa gi si n’igabu nkem o)

Ma lee (ano m n’iru gi, kam keta oke n’ime gi)

Okwa gi ee (okwa gi si n’iga eburu anyi ibu a)

Okwa gi o (okwa gi si n’igabu nkem o)

Nderi atu egwu Chi m oo (ano m n’iru gi, kam keta oke n’ime gi)

  Pc Lapez - Honey (Mp3 Download, Lyrics)

Osiri anyi yo na anyi ga ayotanu o (Aya****)

ikuo aka na uzo ga emepe (Aya****)

ike ka Ike dike ndikerere nu o (Aya****)

chioma m e chimara obi m o (Aya****)

those that serve the lord shall be like mount Zion

that shall not be shaken but endureth forever

Chukwu gbaa ndi gi ogige, onye nwere gi nwere ihe nile.

Okwa gi (okwa gi si n’iga eburu anyi ibu a)

cheta nkwa ikwere o (okwa gi si n’igabu nkem o)

Ma lee (ano m n’iru gi, kam keta oke n’ime gi)

Jesus Okwa gi o (okwa gi si n’iga eburu anyi ibu a)

Okwa gi e (okwa gi si n’igabu nkem o)

Ma lee (ano m n’iru gi, zamoku chim o, kam keta oke n’ime gi)

surely, goodness and mercy shall follow me for the days of my life (halele mama mama)

I will dwell in the house of the lord, forever and ever.

so we pray, amen and amen.

okwa gi si n’iga eburu anyi ibu a

  Flavour - Good Woman

okwa giiii, okwa gi eee ei

ano m n’iru gi, Kam keta oke n’ime gi

Jesus Okwa gi o (Okwa gi si n’iga eburu anyi ibu a, Okwa gi si n’iga abu nkem o, ano m n’iru gi, zam oku o chim o, Kam keta oke n’ime gi)

Leave a Comment