Music & Lyrics

Jude Nnam – Kosisochukwu (Mp3 Download, Lyrics)

Kosisochukwu by Jude Nnam (Mp3 Download, Lyrics)

Jude Nnam – Kosisochukwu Mp3 Download, Lyrics.

Jude Nnam – Kosisochukwu Mp3 Download

Download Mp3

My Money

Video: Kosisochukwu by Jude Nnam

Kosisochukwu Lyrics by Jude Nnam

INTRODUCTION:
SOP: Chineke moo, Onyenwe moo, abiara m n’iru Gi, inye Gi ekele, Chukwu. Ana m
aja Gi mma. Nna nk’igwe, ihe osoro Gi ee n’ime ndu moo mebe. K’osiso Gi Chukwu,
Okaka ee, ihe osoro Gi ee n’ime ndu moo mebe!

ALTO: —Chukwu oma Obi n’igwe! Nar’ekele, nar’otito, Ogaranya ngadanga!
Onyinye buribu ka m ji bia, Chukwu ker’uwa choo ya mma, were m mee ihe di Gi
mma. K’osiso Gi ee, Chukwu Okaka ee, ihe osoro Gi ee n’ime ndu moo mebe!

REFRAIN:

SOP: K’osiso Nna. K’osiso Chineke Nna moo!–:: :K’osiso. Ka osi so Gi Chineke Nna
moo! O diri m mma n’el’uwa, odiri m njo, a ga m aturu Gi mma mma n’obi ocha.
Ngozi Gi, Chineke Nna, orugo m’aka. Ebe o masiri Gi Chineke Nna moo, o ma-siri
moo!

ALTO: K’osiso Nna. K’osiso Chi–neke Nna moo!–:: :K’osiso. K’osiso Chineke Nna mo!
O diri m mma; o diri m njo, aga m aturu Gi mma mma n’obi ocha. Ngozi Gi Nna,
orugo m aka. Ebe omasiri Gi, Chineke Nna moo, o ma-siri moo!
TENOR: K’oo__________K’oo_________K’osinaso Chineke Nna moo! O di m mma.
K’oo______K’oo___.Ya kere iheo-ma n’ile di n’uwa ma oji ma ocha. O di m mma, o
di m njo, ihe osoro Chineke k’Ogeme! Ngozi Chineke Nna, orugo m’aka. Ebe omasiri
Gi, Chineke Nna moo, o ma-siri moo!

  In thanksgiving and Love (Mp3 Download & Lyrics) Catholic Songs

BASS: Mgbe nile! K’o__siso Nna. K’osiso Nna moo! K’o__siso Chukwu, o dibazia
n’obu Ya nwe uwa. O bu Ya kere mmadu kee ihe nile. O di m mma. O di m njo, ihe
osoro Chineke k’Ogeme n’el’uwa! K’o_____ si so Nna. K’osi so Nna moo! K’o___si so
Chukwu o ma-siri moo!

VERSES:

1. SOP: Obughi n’igbaka mbo n’ezie bu ya bu n’ego ekwe mkpata! Chetakwa
n’ihe uwa si na’karaka! Ufodu n’ata ahuhu n’uwa echere chi ha. Emekata odi
ka adigh’eme! A ga m agbar’egwu, buru onyinye m, wee bia n’ihu Gi. Omasi Gi
Chineke Nna moo, o masiri moo! K’o__
ALTO: Obughi n’igbaka mbo n’ezie bu ya bu n’ego ekwe mkpata!
Hem!_____Hem!____; Ufodu n’ata ahuhu n’uwa echere chi ha.
Hem!_____Hem!____ Aga m agbar’egwu, buru onyinye m, wee
bia n’ihu Gi. Omasi Gi Chineke Nna moo, o masiri moo! K’o
TENOR: ……….//Hem! Hem! Hem!___Hem!_____// Hem! Hem!
Hem!___Hem!___________Tibe igba. Egwu daba! K’anyi jee n’ihu nke Chineke Nna moo, o masiri moo! K’oo BASS: ………..//Hem! Hem! Hem!__________Hem!_____//Hem! Hem!
Hem!_____Hem!__________Tiberenu m egwu, n’aga m agba ya agba. Nwa Chineke, tiberenu m egwu n’aga m agba ya agba. Mgbe nile! K’o

2. SOP: Ekwere moo! Oge Chukwu kacha mma n’uwa. Ekwere moo! Ukwa ruo
oge ya, ya daa! Ngozi Chineke erusago m ka mmiri eh! Lee amara Ya n’ime
ndu mo! Aga m agbar’egwu buru onyinye m, wee bia n’iru Gi, omasi Gi,
Chineke Nna moo, o masiri mo! K’o__
ALTO: –Oge Chukwu kacha mma n’uwa. Ukwa ruo oge ya, ya daa! Ngozi
Chineke n’eru ka mmiri. Lee amara Ya n’ime ndu mo! Aga m agbar’egwu buru
onyinye m, wee bia n’iru Gi, omasi Gi Chineke Nna moo, o masiri mo! K’o..
TENOR: —Ekwere m n’oge Chukwu kacha mma n’uwa. Ukwa ruo oge ya, ya
daa!//// Lee amara Ya n’ime ndu mo! Tibe igba, egwu daba! K’anyi gaa n’ihu
nke Chineke Nna moo, o masiri mo! K’oo___
BASS: —Ekwere m na oge Chukwu kacha mma n’uwa. Ukwa ruo oge ya, ya
daa!//// Amara Ya zuroke na ndu mo! Tiberenu m egwu, nag a m’agba ya
agba! Nwa Chineke tiberenu m egwu, n’aga m’agba ya agba. Mgbe nile!
/K’o__

  Power of Your love (Mp3, Lyrics, Video)

3. ALTO, TENOR AND BASS START (for background singing).
ALTO: K’osiso Chukwu; K’osiso Chukwu (6x); K’osiso Chuwku, //Eh! omasiri
mo! /K’o..
TENOR: K’osiso Chukwu; K’osiso Chukwu (6x) K’osiso Chukwu, Chineke Nna
mo, omasiri mo! /K’oo___
BASS: K’osiso Chukwu; K’osiso Chukwu (6x); K’osiso Chukwu, //Eh! Mgbe nile!
/K’o__
SOP: (Enter after second background singing by others): Ekene ka m ji bia.
Ukwe ka m ji bia. Egwu oyorima ka m ji bia n’iru Gi Nna, ikele Gi n’ihe I n’eme
na ndu mo! Ahuhu bia na ndu mo, aga m atabanu ya n’obu Uche Gi. Aňuri bia
na ndu mo, aga m aňuriba n’ok’osiso Gi! K’osiso Chukwu. K’o__si so. K’o__si.
K’o_si so Chineke Nna mo, o masiri mo! /K’o….

One Comment

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *