Download Man Not God Mp3 by Chiké
Video: Man Not God by Chiké
Man Not God Lyrics by Chiké
Ọnụ na ekwu na madụ abụrọ chukwu
Ọnụ na ekwu na madụ abụrọ chukwu
Onye si na nya bu chi
Oya make you come make you show your power
Onye si na nya bu chi
Oya make you come make you show your power
Maka na ife no uwa si na chi ya dị mma
Ife nọ uwa si na chi ya dị mma
Ife nọ uwa si na chi ya dị mma
Ife nọ uwa si na chi ya dị mma
Ife nọ uwa si na chi ya dị mma
Kenebechi
Kenebechi
Kenebechi
Na mmadụ abụchi
Kenebechi
Kenebechi
Na mmadụ abụrọ chukwu
I know a man wey think say he be God
And when he talk
He want make we pause
Na him be court
Na him sef be judge
Kenebechi
Na mmadụ abụrọ chukwu
If you know a man
Wey think say he be God
Make the call
Invite them all
Ọ bụlụ ọgwụ nya gwọlu biaba
Ọ bụlu ọnụ nya kwụlụ kwụte
Ọ bụrụ Ike nya kelu keta
Uwa g’amalali ike bu ikechi
Ọnụ na ekwu na madụ abụrọ chukwu
Ọnụ na ekwu na madụ abụrọ chukwu
Onye si na nya bu chi
Nya mekele ife oji bụlụ chukwu
Onye si na nya bu chi
Oya make you come make your show your power
Maka na Ife eluwa si na chi ya dị mma
Ife eluwa si na chi ya dị mma
Ife eluwa si na chi ya dị mma
Eziokwu
Onye si na nya bu chi
Nya mekele ife oji bụlụ chukwu
Onye si na nya bu chi
Oya make you come make you show your power