Jude Nnam – Chizaram Mp3 Download
Video: Chizaram by Jude Nnam
Chizaram Lyrics by Jude Nnam
O gini ka m g’ejinu kele Gi o, Chukwu mo!
Izara mo mgbe mkporo Gi eh!
Naranu ekele mo, n’obioma Gio
I zara mo mgbe mkporo Gi eh!
Butenu egwu ogene,
k’anyi jee n’altar Ya
Butenu onyinye d’ich’iche
k’anyi jee be Chukwu o!
Chukwu zara mo, soronu m kelenu Ya o!
Chizara mo mgbe m kporo Ya eh!
Butenu egwu ogene,
k’anyi jee n’altar Ya
Butenu onyinye d’ich’iche
k’anyi jee be Chukwu o!
Chukwu zara mo, soronu m kelenu Ya o!
Chizara mo mgbe m kporo Ya eh!
Mgb’ebili mmiri nk’uwa n’ebughari mo!
I zara mo mgbe mkporo Gi eh!
Ok’ifufe fere mo,oyi mara mo, ma lee
Izara mo mgbe mkporo Gi eh!
Butenu egwu ogene,
k’anyi jee n’altar Ya
Butenu onyinye d’ich’iche
k’anyi jee be Chukwu o!
Chukwu zara mo, soronu m kelenu Ya o!
Chizara mo mgbe m kporo Ya eh!
Butenu egwu ogene,
k’anyi jee n’altar Ya
Butenu onyinye d’ich’iche
k’anyi jee be Chukwu o!
Chukwu zara mo, soronu m kelenu Ya o!
Chizara mo mgbe m kporo Ya eh!
Ih’onyinye kacha nma ka m ji bia n’iru Gi o
Izara mo mgbe mkporo Gi eh!
Onyinye si n’obi, obu ya n’adinu Gi nma, daalu o!
I zara mo mgbe mkporo Gi eh!
Butenu egwu ogene,
k’anyi jee n’altar Ya
Butenu onyinye d’ich’iche
k’anyi jee be Chukwu o!
Chukwu zara mo, soronu m kelenu Ya o!
Chizara mo mgbe m kporo Ya eh!
Butenu egwu ogene,
k’anyi jee n’altar Ya
Butenu onyinye d’ich’iche
k’anyi jee be Chukwu o!
Chukwu zara mo, soronu m kelenu Ya o!
Chizara mo mgbe m kporo Ya eh!